Igbo - The Second Epistle of Peter

Page 1


Akwụkwọ-ozinke

abụọnkePita

ISINKE1

1SaimonPita,búorùnaonye-ozinkeJisusKraist, nēdegaraunuakwukwọ,búndinwetaraokwukwedioké ọnu-ahiankeayinaayisiten’eziomumenkeChinekena Onye-nzọputa-ayiJisusKraist:

2Kaamaranaudobaubanyeunusiten'ọmumanke ChinekenankeJisusOnye-nwe-ayi;

3Dikaike-YankeChinekenyeworoayiihenilenke bayerendunansọpuru-Chineke,siten'ọmumankeOnye ahuNkekpọworoayin'ebubenaidi-utọ;

4Sitenayakaenyeworoayinkwadiukudikwaokéọnuahianke-uku:kaunuwesiten'ihendiaweburuòkènke uwa,ebeunubapuworonbibinkedin'uwasiten'ọchichọn'anya.

5Maewezụgankea,na-etinyemgbalịnile,tụkwasịnụezi omumen’okwukweunu;naimeomumeọma;

6nairu-utọn'ọmuma;nainwendidi;nantachi-obidi nsọpuru-Chineke;

7Yanansọpuru-Chinekedi-kwa-raebereumu-nna-ayi;na imeebereụmụnna

8N’ihinaọbụrụnaihendịadịn’imeunumana-abaụba, hana-emeunukaunugharaịbụndị-àgàma-ọbụndịnaamịghịmkpụrụn’ọmụmankeOnyenweanyịJisọsKraịst

9Maonyenkefọduruihendiakpuruìsì,maọpughiihu uzọn’ebedianya,maochezọwonaasachapuworoyana nmehieochieya

10Yamere,umu-nnam,nānuọkun'obiimekaòkù-ununa nhọputa-unuguzosieike:n'ihinaọburunaunuemeihe ndia,unuagaghi-adama-ọli;

11N’ihinaotúakaaga-esinyeunuọnụ-ụzọnkeukwuu baan’ala-ezeebighi-ebinkeOnye-nwenaOnye-nzọpụta anyịJisusKraịst

12Yamere,m’gaghi-enweikeichetaununanchetaihe ndiambenile,ọbuezienaunumataraha,eweguzosieike n’ezi-okwudiubua

13E,echeremnaokwesịrị,ọbụrụhaalanamnọ n’ụlọikwuua,kpaliteunusiten’itinyeununancheta;

14Ebemmataranan’ogena-adịghịanyaaghaghịmiyipụ ebe-obibinkea,ọbụnadịkaOnyenweanyịJisọsKraịst gosiworom.

15Maagamagbalịsiikekaunuweenweeikena-echeta ihendịamgbemnwụsịrị

16N’ihinaanyịesoghịakụkọifondịejiaghụghọchepụta, mgbeanyịmerekaunumaraikenaọbịbịankeOnyenwe anyịJisọsKraịst,kamaanyịbụndịàmànkeịdịukwuuya.

17N'ihinaọnataransọpurunaotuton'akaChineke,bú Nna,mbeoludiotúasirin'ebubediukubiakuteYa,si, OnyeabuỌkparamM'hurun'anya,Onyeihe-Yadimutọ

18Maoluankesirin’elu-igwebiakaayinuru,mbeayina Yanọn’ugwunsọ

19Ayinwe-kwa-raokwu-amumakwesirintukwasi-obi kari;nkeununēmenke-ọmakaunulezieanya,dikaìhè nēnwun'ebebaraọchichiri,ruembechibọrọ,na kpakpandoubọchinēbilikwan'obi-unu:

20Ebeunuburuuzọmaranka,naọdighiibu-amumanke iheedeworon'akwukwọnsọnkenēnweghiisiọbula 21N'ihinaamumaahuesiteghin'ọchichọnkemadusitena mbeochie:mandinsọnkeChinekenēkwuokwudikaMọ Nsọnēfegharikwaha

ISINKE2

1Maenwekwarandịamụmaụghan’etitindịmmadụ, ọbụnadịkaaga-enwendịoziziụghan’etitiunu,ndịna nzuzoga-ewetaoziziụghadịnjọ,ọbụnana-agọnarịOnyenwenkezụtaraha,mawetaraonwehambibingwangwa.

2Maọtụtụndịga-esoụzọhanilenkeajọomume;n'ihiya kaagākwuluuzọezi-okwubayereya

3Ọbukwan'okéanya-ukukahagējiokwuefuzuereunu ihe-izu-ahia:ndiikpé-hanādighi-adiubuasiten'ogedi anyadianya,ikpe-haadighi-atukwaurù

4N’ihinaọbụrụnaChinekeenweghịọmịikon’ebendị mụọ-oziahụmehieworo,matụbarahan’imeala-mụọ,ma nyefeehan’agbụnkeọchịchịrị,kaedoberehaikpe;

5Maọgbagharaghịụwaochieahụ,mazọpụtaNoaonye nkeasatọ,onyena-ekwusaeziomume,na-ewetaiju-mmiri n’eluụwankendịna-adịghịasọpụrụChineke;

6OwemekaobodoSọdọmnaGọmọraghọntu,were kwatutukwahaikpé,wemehakahaburuihe-ọmụmanye ndinādighi-asọpuruChineken'azu;

7ỌwenaputaLot,búonyeeziomume,onyenēwesa n'obi-yan'omumeiru-újúnkendinēmebiiwu:

8(N'ihinaonyeeziomumeahunkebin'etitiha,n'ọhu-uzọ nan'ọnu-ya,owereajọomumenilehakpasuenkpuru-obi eziomume-yakwa-ubọchi;)

9Onye-nwe-ayimarakaỌgānaputandikwesirintukwasiobisiten'ọnwụnwanile,Naidebendinēmebiiwurue ubọchiikpékahawewerenmehie-haletaha

10Manke-isi,búndinējesoanu-arun’ọchichọnkeidi-árú, nājukwaọchịchịanya.Habụndịmpako,ndịna-achọ ọdịmmaonwehananị,haadịghịatụegwuikwujọndịisi 11Ebendịmụọ-ozi,ndịkaukwuun’ikenaike,adịghị ewetaebubonkwulumegidehan’iruOnye-nwe 12Mandịa,dịkaanụọhịankena-adịghịahụkebe,ndịe merekaejidemabibie,na-ekwujọihendịhana-aghọtaghị; maga-alan’iyikpamkpamn’imemmebinkeonweha;

13Hagānatakwaugwọ-ọlunkeajọomume,dikandināgu yakaọnātọhautọn'iwezugaonwe-han'ubọchiehihie.Ha bụntụpọnantụpọ,na-ejiaghụghọonwehaegwuriegwu mgbehanagịna-erioriri;

14Hanwereanyajuputaran'ikwa-iko,nkenāpughikwa iwezugaonwe-yan'imehie;nārafunkpuru-obinādighieguzosiiken'ihe:obihaejiriwoanya-ukumeomume;umu aburuọnụ:

15Ndinārapuuzọziriezi,wekpafue,jeijen'uzọBelam nwaBosọ,onyehuruugwọ-ọlunkeajọomumen'anya; 16Maewebaranban'ihiajọomume-ya:inyinya-ibuahu daraobinēkwuokwun'olumadubochieọ-jijijinkeonyeamuma

17Ndiabuolùlù-mirinēnweghimiri,igwe-ojinkeoké ifufenēbu;Onyeedebeworoalụlụọchịchịrịruomgbe ebighịebi

18N’ihinambehanēkwuokwunkwuwa-okwunkeiheefu,siten’ọchichọnkeanu-aru,siten’okéikwa-n’irukaha nārafundidiọcha,sin’ebendinēbihieuzọwepugaonwehanọ.

19Mambehakwerehankwainwere-onwe,haonwe-habu ndi-orùnkeireure:n’ihinaonyeemeriworoya,ewemere yakaọban’orù

20N’ihinaọbụrụnamgbehagbanarịsịrịmmetọnkeụwa siten’ọmụmankeOnye-nwenaOnye-nzọpụtaJisusKraịst, hadabakwaraọzọn’imeya,weemerieha,njedebeikpeazụ dịnjọn’ebehanọkarịammalite

21N’ihinaọkaarahanmanahaamaghiuzọeziomume, kari,mbehamasiriya,isin’iwunsọnkeenyerehaaka chigharia

22Maorue,dikailuezi-okwusidi,si,Nkitaalaghachiwo n'iheọbọrọnkeakayaọzọ;naihe-aghankeasacharanye yakaọnāsugharin'apiti.

ISINKE3

1Akwụkwọ-ozinke-abuaa,ndim’hurun’anya,anamede unuubua;n'imehaabuakaM'nēmekaobi-unudiọcha nēchetakwa;

2Kaunuwechetaokwunilenkeekwurun’irusiten’aka ndi-amumadinsọ,naiwu-nsọnkeayi,búndi-ozinke Onye-nwenaOnye-nzọputa:

3Ebehaburuuzọmaranka,nandinākwaemògābiana mbeikpe-azu,nējegharidikaọchichọ-obi-hasidi; 4si,Òleebenkwankeọbibia-Yadi?n’ihinakemgbendị nnadaran’ụra,iheniilena-agan’ihudịkahadịsitena mmalitenkeokike

5N'ihinankeakahanāmaghi,nasiten'okwuChineke elu-igwedisitenambeochie,nauwankenēguzositena mirinanimemiri:

6Sitenankeuwankedimbeahu,eberikpurumiriwela n'iyì;

7Maelu-igwenaụwankedịugbua,siten’otuokwuahụ kaana-edoberen’ọkụnyeụbọchịnkeikpenambibinke ndịna-adịghịasọpụrụChineke

8Ma,ndịmhụrụn’anya,unuaghọtalaotuihea,naotu ụbọchịn’ebeOnye-nwenọdịkaotupukuafọ,naotupuku afọdịkaotuụbọchị

9Onye-nweadighi-abata-obibayerenkwa-Ya,dikaufọdu nāguruọnwu;maọna-enwentachiobin’ebeanyịnọ, n’achọghịkaonyeọbụlalaan’iyi,kamakammadụnile bịananchegharị

10MaubọchinkeOnye-nwegābiadikaonye-orin’abali; n'imenkeelu-igwegāgabigan'okénkpọtu,ihenilediọcha gēwerekwaọkudiọkubaze;

11Yamere,ebeihendianilegābaze,òlemadugābumadu n'obi-ununaomumensọnilenansọpuru-Chinekenile?

12Na-eleanyamana-achọsiikemakaọbịbịankeụbọchị

Chineke,ebeelu-igweniledịn’ọkụga-agbazen’imeya, maihenilega-agbazen’ọkụdịọkụ?

13Otuosiladịanyị,dịkankwayasiridị,na-eleanyaeluigweọhụrụnaụwaọhụrụ,nkeezi-omumebin’imeha.

14Yamere,ndim’hurun’anya,ebeununēleanyaihedi otúa,nānukwauchukaewehuunun’udo,n’enweghi ntupọnandizuruokè

15MagụọkwanaogologontachiobinkeOnye-nweanyị bụnzọpụta;ọbụnadịkanwannaanyịhụrụn'anyaPọl, dịkwakaamamiheenyereyasidị,degaraunuakwụkwọ; 16Dikakwan’akwukwọ-ozi-Yanile,nēkwuokwubayere ihendianimeha;n’imeiheụfọdụndịsiriikenghọtadị n’imeya,nkendịna-agụghịakwụkwọnandịna-

eguzosighịiken’ihena-agbagọ,dịkahana-emekwa akwụkwọnsọndịọzọkahalaan’iyi.

17Yamere,unu,ndim’huru,ebeunumaraihendiana mbu,lezienuanyakaunuonwe-unugharakwa,ebeewere njehienkendinēmebiiwuduruunu,dapun’iguzosi-ikeunu

18Matoliten’amara,nan’ọmumankeOnye-nwe-ayina Onye-nzọputaJisusKraist.KaotutodịrịYamaugbuama ruomgbeebighịebiAmen

Turn static files into dynamic content formats.

Create a flipbook
Issuu converts static files into: digital portfolios, online yearbooks, online catalogs, digital photo albums and more. Sign up and create your flipbook.