James
ISINKE1
1Jemes,búorùnkeChinekenankeOnye-nwe-ayiJisus Kraist,nēdegaraeboirinaabuaahundibasaworon'azu, nēkele
2Umu-nnam,guayan'ọṅùnilembeunugādaba n'ọnwunwadiicheiche;
3ebeunumataranannwaputankeokwukwe-ununālu ntachi-obi.
4Makantachi-obiwereọlu-yazueokè,kaunuwezueokè nazuookè,nēnweghiiheọbulanēnweghi
5Ọburunaamam-ihefọduruonyeọbulanimeunu,yariọ n'akaChineke,Onyenēnyemadunilen'afọ-ofufo,maọ dighi-atukwauba;agēnyekwaya
6Mayarịọn’okwukwe,n’atụghịegwu.N'ihinaonyenaamajijijiyiriebilimmirinkeokéosimirinkeifufenaenugharịna-enugharịkwaya
7N’ihinakaonyeahụgharaichenayaga-anataiheọbụla n’akaOnye-nwe
8Onyenwereucheabuanādighi-eguzoọtọn'uzọ-yanile
9Kanwa-nnenkedialaṅuriaọṅunaeweliwoyaelu;
10Maọgaranya,n'imekaọdiala:N'ihinadikaokoko ahihiakaọgāgabiga
11N'ihinaanyanwuesighi-awangwangwan'okéọku,ma ọnākpọahihiaahihia,ifuru-yanādakwa,amarankeiru-ya ewelan'iyì:otúakaọgaranyagātalatan'uzọ-yanile
12NgọzinādirinwokeahuNkenātachiobin'ọnwụnwa: n'ihinambeanwaworoya,ọgānataokpu-ezenkendu,nke Onye-nwekwerenkwanyendihuruYan'anya
13Kaonyeọbulagharaisimbeanānwaya,si,Chineke nānwawom:n'ihinaapuruijiiheọjọnwaaChineke,Ọ dighi-anwakwaonyeọbula;
14Maana-anwaonyeọbụla,mgbeadọpụrụyan’ọchịchọ nkeonweyamarafuoya
15Mbeahu,mbeọchichọ-ayituworoime,owemuputa nmehie:manmehie,mbeotufuru,wemuputaọnwu.
16Unuemehiela,ụmụnnamndịmhụrụn’anya
17Ezionyinyeọbụlanaonyinyeọbụlazuruokesin’elu bịa,mana-esin’akaNnankeìhèabịa,onyena-enweghị mgbanwen’ebeọnọ,ma-ọbụonyinyonkentụgharị
18Siten’ọchichọnkeYakaojiokwunkeezi-okwumua ayi,kaayiweburuudinkpurumbunkeiheOkere
19Yamere,ụmụnnemnwokemhụrụn’anya,kaonyeọ bụladịngwan’ịnụihe,onyena-adịghịngwaikwuokwu, onyena-adịghịeweiweọsọọsọ
20N'ihinaiwenkemaduadighi-alueziomumenke Chineke.
21Yamere,kewasịaunyinilenangabigankeihe-efu,ma werenwayọnaraokwuahụanyakwasịworo,nkenwereike ịzọpụtamkpụrụ-obiunu.
22Mabụrụnụndịna-emeokwuahụ,maunuabụlandịnaanụnanị,na-aghọgbuonweunu
23N'ihinaọburunaonyeọbulabuonyenānuokwuahu, maọbughionyenēmeya,ọdikaonyenēleiru-yan'enyo; 24N'ihinaọhuruonwe-ya,weje,mangwangwaochezọ ụdịnwokeọbu.
25Maonyeọbụlana-elebaanyan’iwuzuruokenke nnwereonwe,mana-agan’ihun’imeya,ebeọbụghịonye
na-anụihena-echefu,kamaonyena-arụọrụahụ,agaagọzinwokean’omumeya
26Ọburunaonyeọbulan'etitiunudikaonyenēkpere okpukperechi,maọdighi-ejideire-ya,kamaọnāghọbu obinkeakaya,okpukpe-chinkenwokeabuihe-efu
27Okpukpe-nsọdiọchankeemerughi-kwa-raonwe-ya n'iruChineke,búNna-ayi,bunka,iletaumu-nbeina ndinyomdi-hanwurunimenkpabu-ha,naidebeonwe-ya n'efusiten'uwa.
ISINKE2
1Umu-nnam,unuenwelaokwukwenkeOnye-nwe-ayi JisusKraist,Onye-nweebube,n'irumadu
2N'ihinaasinanwokenwerenba-akaọla-edonauwe maranmanke-ukubianankpọkọta-unu,maọburunaotù obeyenkeyiuwejọrọnjọbata;
3Maunuonwe-ununāhuonyeahunkenēyiuwendinyom n'anya,siya,nọdualan'ebean'ebedinma;sindiewedara n'ala,Guzon'ebeahu,ma-ọbunọdualan'okpuruihenbakwasiukwum;
4Yamere,ùnuadighi-eleanyan'etitionwe-unu,we ghọwondi-ikpénkeèchìchèọjọ?
5Naanti,umu-nnamndim’hurun’anya,ỌbughiChineke ahọrọghindi-obeyenkeuwankandi-ọgaranyan’okwukwe, nandi-nketankeala-ezenkeOkwerewonkwanyendi huruYan’anya?
6Maunuonwe-unueledawoobeyeanyaỌbughindiọgaranyaadighi-akpabuunu,wedọbaunun'iruoche-ikpé nile?
7Ọbughinahanēkwuluahaahukwesirintukwasi-obi, nkeakpọrọunu?
8Ọburunaunuemezuiwuala-ezedikaiheedeworo n'akwukwọnsọsidi,Humadu-ibe-gin'anyadikaonwe-gi, ununēmenke-ọma;
9Maọburunaunuelemaduanyan'iru,ununēmehie,iwuunuwekwekwaunukaunuburundi-njehie
10N'ihinaonyeọbulankegēdebeiwuahunile,maọ mehien'otùihe,ikpemarayan'ihenile
11N'ihinaOnyeahuNkenāsi,Akwalaiko,Ọsi-kwa-ra, Ebulamadu.Maọburunaigharaikwaiko,mainēbu,i ghọrọonye-njehien'iwu
12Maunukwueotúa,me-kwa-nuotúa,dikandiagēkpe ikpesiten'iwunkeinwere-onwe.
13N'ihinaọgābuikpénādighi-ebere,búonyenēmeghi ebere;eberenāṅurikwamegideikpé
14Ùrùginikaọbara,umu-nnam,maọburunamaduasi naonwereokwukwe,maonweghiọlu?okwukwenwere ikeịzọpụtaya?
15Ọburunanwa-nna-ayima-ọbunwa-nne-nwanyiaba ọtọ,Nēnweghikwanrinkeubọchi;
16Maotùonyen'etitiunusiha,Lanun'udo,kaafọjuunu; na-agbanyeghịnaunuenyeghịhaihendịahụdịmkpa makaarụ;ginikaọbara?
17Otúakwa,okwukwe,ọburunaonweghiọlu,ọbuihe nwuruanwu,ebeọbunáníya.
18Ọzọ,madugāsi,Inwereokwukwe,enwe-kwa-ramọlu: gosimokwukwe-Gimaọlu-giadighi,M’gēsitekwan’ọlum gosigiokwukwem.
19IkwerenaọbuotùChinekedi;Inēmenke-ọma:ndimọọjọnēkwerekwa,wemajijiji
20Maịga-amata,gịnwokeefu,naokwukwena-enweghị ọrụbụihenwụrụanwụ?
James
21Èsiteghin’ọluguAbrahamnna-ayin’onyeeziomume, mbeochuworoAisaknwa-yanwoken’eluebe-ichu-àjà?
22Ìhuwokaokwukwesiriluaọlu-Ya,ewemeka okwukwe-yazueokèsiten'ọlu-Ya?
23Ewemezuiheedeworon’akwukwọnsọnkenāsi, AbrahamwekwereChineke,eweguayanyeyadikaezi omume:ewekpọyaEnyinkeChineke
24Unuonwe-ununāhukwanaanēsiten'ọlugumadu n'onyeeziomume,ọbughikwanáníokwukwe
25Ọzọkwa,èsiteghin'ọluguRehab,búnwayinākwaiko, n'onyeeziomume,mbeọnatarandi-oziahu,wezigaha n'uzọọzọ?
26N'ihinadikaaruahubuihenwuruanwumamọ-ọludi, otúakaokwukwenādighiọlubukwaihenwuruanwu
ISINKE3
1Ụmụnnam,unuabụlaọtụtụndị-isi,ebeunumatarana anyịga-anataamamikpekaukwuu.
2N’ihinan’ọtụtụihe,anyịniilena-asụngọngọỌbụrụna onyeọbụlaadịghịasụngọngọn'okwu,onyeahụbụonye zuruokèmanweeikeịchịkwaahụdum.
3Le,ayitiyen'ọnuinyinya,kahawegeayinti;ayi nēchigharikwaaru-hanile
4Lekwaubọnile,ọbuezienahadiukuotúa,maifufedi ọkunēfegharikwa,maanēwereokpu-aghadintàchigharia, ebeọbulaonye-isināchọ
5Otúakairebuihentàn'aru,nānyaisikwaiheuku.Le,le, kaotùokwudintàkaọnēre!
6Irebukwaọku,búuwankeajọomume:otúakairedi n'etitiiheniledin'aru-ayi,naọnēmeruarunile,nāmuye ije-uzọnkeuwaọku;ewesureyaọkuala-mọ
7N'ihinaanu-ọhianileọbula,nankeanu-ufe,nanke agwọ,naihenkedin'okéosimiri,kaanēzuzu,ewemejua hasiten'akamadu;
8Maireọdighionyeọbulapuruimezu;ọbuiheọjọnke nādighi-eguzosiiken'ihe,juputaran'ihe-nsure-ọkunēfeefe.
9SitenayakaanyịjigọzieChineke,ọbụnaNna;masite nayakaayinākọchandikom,ndiemeworodikaoyiyinke Chineke.
10N'otùọnukangọzinankọchasiaputaỤmụnnam,ihe ndịaekwesịghịịdịotua
11Ọbuisi-iyinēzisan'otùebemiriutọnamirinēluilu?
12Umu-nnam,osisifigpuruimiolive?ma-ọbuosisivine, fig?yamereisi-iyiapughiinyemirinnunamiridiọhu
13Ònyebuonyemaraihenkenēnwezukwaihe-ọmuma n'etitigi?Yawerekwanwayọnkeamam-ihegosiọlu-Ya nilesiten'ezinbibi.
14Maọbụrụnaununwereekworodịilunaise-okwu n’imeobiunu,unuenwelaisi,unuekwukwalaokwuụgha megideezi-okwu
15Amamiheaesighin'elurida,kamaọbunkeuwa,nke anu-aru,nankeekwensu
16N’ihinaebeekworonaise-okwudi,n’ebeahuka ọbagharanaọluọjọọbuladi
17Maamamihenkesin’elubuuzọdiọcha,emesiaọdi udo,dinwayọ,madikwanfeaririọ-amara,juputara n’eberenaezinkpuru,nēnweghiiru-abuan’iru,nēnweghi kwairu-abua
18Makankpurunkeeziomumekaanāghan'udonkendi nēmeudo
ISINKE4
1Òleebekaaghanaaghadin'etitiunusibia?haesighi n'ebeabia,ọbunán'ọchichọ-obi-ununkenēbuaghan'aruunu?
2Ọnāguunu,maunuenweghi:ununēbu,nāchọkwainwe, maunuapughiinweta:ununēbuaghanēbukwaagha,ma unuenweghi,n'ihinaunuariọghi.
3Ununāriọ,maunuanataghi,n'ihinaununāriọnjọ,ka unuwemebieyan'ọchichọ-unu
4Unundinākwaikonandinyomnākwaiko,ùnuamataghi naibueyìnkeuwabuibuironkeChineke?yamereonyeọ bulankegābueyìuwabuonye-ironkeChineke.
5Ùnunēchènaiheedeworon'akwukwọnsọnēkwun'efu, si,Mọnkebinimeayināguekworo?
6MaỌna-enyeamarakarịa.N'ihinkaọsi,Chineke nēguzogidendi-npako,maỌnēnyendidiume-alan'obi amara
7Yamere,nyefeeonwe-unun’okpuruChineke. guzogidenuekwensu,ọgābapukwan'ebeununọ
8BịaruonụChinekenso,Ọga-abịarukwaununsoMenu kaaka-unudiọcha,unundi-nmehie;mekwakaobi-unudi ọcha,unundinwereucheabua
9Kaewedayaala,tieakan'obi,kwa-kwa-nuákwá:Ka ọchì-unughọiru-újú,kaọṅù-unughọkwanbu.
10Wedaonwe-unualan'iruJehova,Ọgēwelikwaunuelu 11Umu-nnam,unuekwulaokwuọjọbayereibe-unuOnye nēkwujọnwa-nna-ya,nēkpekwanwa-nne-ya,nēkwuiwu megideiwu,nēkpekwaiwu:maọburunainēkpeiwu,i bughionyenēmeiwu,kamaọbuonye-ikpé
12Otùonyenēnyeiwudi,Nkepuruizọputanaibibi:Gì onwe-gibuonyenēkpeibe-yaikpe?
13Jenuubua,unundināsi,Tama-ọbuechikaayigābà n'obododiotúa,nọdun'ebeahuotùarọ,zuta,ree,ritaurù: 14Maunuamaghiihegādin'echi-yaMakagịnịbụndụgị? Ọbunáuzuzukaọbu,nkenāputanwambentà,wepua 15N'ihinaunugāsi,ỌburunaOnye-nwe-ayināchọ,ayi gādindu,menka,ma-ọbuiheahu
16Maubuaununāṅurin'anya-unu:ọṅùnilediotúajọrọ njọ.
17Yamere,onyemaraimeeziihe,maomeghiya,ọburu onyeahunmehie
ISINKE5
1Jenuubua,ndi-ọgaranya,kwa-kwa-nuákwá,kwa-kwanuákwán'ihinhuju-anyanilenkenābiakwasiunu 2Àkù-unuebibiewo,uwe-unuaghọwokwaihenla.
3Ọla-edo-ununaọla-ọcha-unuabajirijaja;nchara-hagābu kwaihe-àmàmegideunu,rieanu-unudikaọkuUnu kwakọbaworoàkùrueubọchiikpe-azu
4Le,ugwọ-ọlunkendi-ọlundighọworoihe-ubi-unu,nke siteren'ebeununọsiten'idina-n'iyì,nētinkpu:maiti-nkpu nkendinēweihe-ubiabàranantinkeOnye-nwesabaot
5Unuebiriwon’ihenātọutọn’eluuwa,unuweburuiheefu;unuemejuwoobi-unu,dikan'ubọchiobubu
6Unuamawoikpe,buekwaonyeeziomume;maỌdighiemegideunu
7Yamere,umu-nnam,nēnwentachi-obirueọbibianke Onye-nwe-ayi.Le,onye-ọlu-ubinēcherenkpurunkedioké ọnu-ahiankeuwa,ọnānagidekwaogologontachi-obin'ihi ya,ruembeọgānaramiri-ozuzonke-isinankeikpe-azu
James
8Unuonwe-unukwa,nwekwantachi-obi;mekaobi-unu guzosieike:n'ihinaọbibiankeOnye-nwe-ayidinso.
9Umu-nnam,unualu-kwa-laibe-unuuka,kaeweghara imaunuikpe:le,Onye-ikpénēguzon'iruọnu-uzọ.
10Umu-nnam,werendi-amuma,búndikwuworookwu n’ahankeOnye-nwe,dikaihe-atu-anyankenkpabu,na ogologo-ntachi-obi
11Lee,anyịna-agụndịna-atachiobidịụtọ.Unuonweunuanuwoihebayerentachi-obinkeJob,hukwa ọgwugwuJehova;naOnye-nwe-ayinwereọmikonke-uku, Ọbukwaobi-ebere
12Mankekaihenile,umu-nnam,unuewere-kwa-laeluigwe,ma-ọbuala,ma-ọbuṅuiyiọbulaọzọ:makae-unu burue;naee-unu,é-è;kaunuwegharaịdaban'ikpe
13Ọdionyeọbulan'etitiunuewedaran'ala?yakpee ekpere.Ọnwereobiụtọ?yabùabùọma.
14Ọdionyeọbulan'etitiununāriaọria?kaọkpọkuondiokenyenkenzukọ-nsọ;kahakpekwaraekperen'isiya, weremanuteyan'ahaJehova.
15Maekperenkeokwukwega-azọpụtandịọrịa,maOnyenwega-akpọliteya;ọburukwanaomehieworo, agābagharaya.
16nēkwuputaajọomume-ununyeibe-unu,nēkpe-kwa-ra onwe-unuekpere,kaewemekaaru-unudiikeEkpereike nkeonyeeziomumebaraubanke-uku.
17Elaijabunwokenwereobi-utọdikaayionwe-ayi,owe kpesieekpereikekamiri-ozuzowegharaizo:mamiriozuzoezoghin'eluuwaruearọatọnaọnwaisi.
18Owekpekwaekpereọzọ,elu-igwewenyemiri-ozuzo, alaweweputankpuru-ya
19Umu-nnam,ọburunaonyeọbulan'etitiunuesin'eziokwukpafue,maotùonyewechigharia;
20Kaọmara,naonyenēmekaonye-nmehiesinanjehie nkeuzọ-yachighariagānaputamadun'ọnwu,mawezona ọtutunmehie