Maịka
ISINKE1
1OkwuJehovankeruruMaika,búonyeMoratnti, n'ubọchiJotamnaEhaznaHezekaia,búezeJuda,nkeỌ hurubayereSamerianaJerusalem
2Nurunu,unundinile;Ṅanti,giuwanaihenilenkedi nimeya:kaOnye-nwe-ayiJehovaburukwaonye-àmà megidegi,Onye-nwe-ayisiten'uloukuYadinsọ
3N'ihina,le,YHWHnēsin'ọnọdu-Yaputa,Ọgāridakwa, zọkwasiebedielunkeuwaukwu
4Maugwunilegābazen'okpuruya,agābawakwa ndagwurugwunile,dikawaxn'iruọku,nadikamirinke anāwusin'ebedinkpọda
5N'ihinjehieJekobkaiheanilebu,nan'ihinmehienile nkeuloIsrael.GịnịbụnjehieJekọb?ọbughiSameria?gini bukwaebedielunkeJuda?ọbughiJerusalem?
6N'ihinkakaM'gēmeSameriakaọburuobo-iheubi,na dikaihe-ọkukúnkeubi-vine:M'gāwusikwankume-yanile nandagwurugwu,M'gēkpughekwantọ-ala-yanile
7Agētipiakwaarusi-yanileapiriapi,ọzọkwa,agējiọku sureego-ọlu-yanile,ọbukwaarusi-yanilekaM’gēmeka haghọebetọbọrọn’efu:n’ihinaositeren’egonwayi nākwaikochikọtaraya,hagālaghachikwan’ọlunwayi nākwaiko.
8N'ihinkakam'gākwaákwá,kwasieákwáike,baọtọna ọtọkam'gāje:M'gēmekwakairu-újúdikankita-ọhia,na iru-újúdikaikwiikwii.
9N'ihinaihenādighi-ngwọtakaọria-yabu;n'ihinaọ biaruruJuda;ọbiaruruọnu-uzọ-amandim,búJerusalem 10Unuakọ-kwa-layanaGat,unuakwalaákwáma-ọli: n'uloAfrakpọgidereonwe-gin'ájá
11Gabiga,gionyebinaSafa,kaihere-giba-kwa-raọtọ: onyebinaZaananaputaghinairu-újúBetezel;ọgānara ununguzo-ya
12N'ihinaonyebinaMarotnēchereeziihenke-uku:ma iheọjọsirin'ebeJehovanọridatarueọnu-uzọ-ama Jerusalem
13GionyebinaLekish,kegideubọ-ala-yan'aruanudiọsọ: nmalitenmehiekaọburuadaZaion:n'ihinaahurunmehie nilenkeIsraelnimegi
14N'ihinkakaigēnyeMoreshet-gatonyinye-inata-iruọma:ulonilenkeAkzibgāghọrọndi-ezeIsraelokwu-ugha 15MaM’gēmekaonye-nketabiakutegi,gionyebina Maresha:ọgābiaruAdulamnsọpuruIsrael.
16Mereonwe-giisi-nkwọcha,basakwaonwe-gibayere umu-ginātọutọ;mekaisi-nkwọcha-gisambaradikaugo; n'ihinaesiwon'ebeinọjebirin'alaọzọ.
ISINKE2
1Ahuhugādirindinēchèajọomume,nēmekwaiheọjọ n'eluihe-ndina-ha!mgbechibọrọ,hana-emeya,n'ihinaọ dịn'ikeakaha.
2Hanāchọkwaubi,werekwahan'ike;naulo,bupuha:ha wemebuemadunaulo-ya,búnwokenaihe-nketa-ya
3N'ihinkakaJehovasiriotúa;Lee,megideezinụlọaka mna-echepụtaiheọjọọ,nkeununa-agaghịewepụoluunu naya;unuewe-kwa-lan'idi-eluje:n'ihinambeajọrọnjọ
4N'ubọchiahukaagētuilumegideunu,tieabù-ákwádi ike,si,Ebibiwoayikaebibieya:Ọbanwewoòkèndim:le kaosiwezugayan'arum!n'echighariaOkewaworoubiayi
5N'ihinkaigaghi-enweonyegāfeudọn'ife-nzànime nkpọkọtaJehova.
6Unuebulaamuma,kahasindinēbuamuma:Haagaghiebuamumanyeha,kaiherewegharaimeha
7GionyeanākpọuloJekob,MọnkeJehova,ọdiarọ?ọbu omume-Ya?Ọbughiokwumnileadighi-emeonye nējegharin'izi-ezinma?
8Ọbunán'ikpe-azundimebiliwodikaonye-iro:Unu nēyipuuwe-nwudankeyanauwen'arundināgabigana ntukwasi-obi,dikandinēsin'aghawezugaonwe-ha
9Ndinyomnkendimkaununāchupun'ulonilehamara nma;n'akaumu-hakaununānapunsọpurumruembe ebighi-ebi
10Bilienu,pua;n'ihinankaabughiizu-ike-unu:n'ihina emeruwoya,ọgējikwanbibijọrọnjọlan'iyì
11Ọburunaonyeọbulankenējegharinamọ-yanaokwuughagākwuokwu-ugha,si,M'gābuamumabayeremanyavinenaihe-ọṅuṅunābàn'anya;yaonwe-yagābukwa onye-amumankendinka.
12M'gākpọkọtagiJekob,ginile;Aghaghmichikọtandi Israelfọduru;M'gāchikọtahadikaìgwèewunaaturunke Bọzra,dikaìgwèaturun'etitiebe-ita-nri-ha:hagētinkpu nke-ukun'ihiiba-ubankemadu.
13Onye-etipúarigowon'iruha:haetipúwo,gabigakwa n'ọnu-uzọ-ama,sinayapua:eze-hagāgabigakwan'iruha, YHWHkwan'isi-ha
ISINKE3
1M'wesi,Biko,nuru,unundi-isiJekob,naunundi-isiulo Israel;Ọbughigikaimaraikpé?
2Ndinākpọeziiheasì,nāhukwaiheọjọn'anya;ndi nānapuakpukpọ-han'aruha,naanu-aru-han'ọkpukpu-ha; 3ndinērikwaanu-arundim,nēbupukwaakpukpọ-han'aru ha;hawetijieọkpukpu-ha,piapiaha,dikaite,nadikaanu nkedin'etitiite
4Jehovakahagākpọku-kwa-ra,maỌgaghi-anuha:Ọ gēzonarikwahairu-Yanambeahu,dikahamereonwe-ha iheọjọn'omumenileha
5OtúakaJehovasiribayerendi-amumaahundinēmeka ndimkpafue,ndinēwereezé-haataaru,nētikwa,Udo;ma onyenētiyeghiihen'ọnu-ha,haonwe-hanēdoziagha megideya.
6Yamere,abaligādiriunu,kaunuwegharaihuọhù;ọ gābakwaunuọchichiri,kaunuwegharaijuase;anyanwu gādakwan'elundi-amuma,ubọchiahugābakwaọchichiri n'aruha
7Mbeahuiheregēmendi-ọhu-uzọ,ihereewemendināju ase:e,hanilegēkpuchiebubere-ọnu-ha;n'ihinaọdighi ọzizaChinekedi
8Man'eziejuputaramn'ikesitenaMọnkeJehova,naikpé, naidi-uku,igosiJekobnjehie-ya,naigosiIsraelnmehie-ya.
9Biko,nurununka,unundi-isiuloJekob,nandi-isiulo Israel,ndinākpọikpézirieziaru,nābagọkwaeziomume nile.
10HajiọbarawulieZaion,werekwaajọomumewu Jerusalem
11Ndi-isi-yanēkpeikpen'ihiugwọ-ọlu,ndi-nchu-àjà-ha nēzíkwaihen'ihiugwọ-ọlu,ndi-amuma-yanājukwaase
Maịka
n'ihiego:mahagādaberen'aruYHWH,si,Jehova,Ọdighi n'etitiayi?ọdighiiheọjọọbulagābiakwasiayi.
12N’ihinkakaagējigwuZaionn’ihiunudikaubi, Jerusalemgāghọkwaobo-ihe,ugwunkeulogādikwaka ebedielunkeokéọhia.
ISINKE4
1Manambeikpe-azuọgēru,naugwunkeuloJehova gēguzosiiken'eluugwunile,ewebulieyaelukariugwu nile;ndịmmadụga-erubakwanaya
2Ọtutumbagābiakwa,si,Bianu,kaayirigon'ugwu YHWH,rukwauloChinekenkeJekob;Ọgēzíkwaayi uzọ-Yanile,ayigējekwaijen'uzọ-Yanile:n'ihinaiwu gēsinaZaionputa,okwuJehovagēsikwanaJerusalem puta.
3Ọgēkpekwaikpen'etitiọtutundidiicheiche,nābakwa mbadiicheichediiken'ebedianyanba;+hagaakpụgharịkwammaaghahakahabụrụmmaogè, kpụgharịakwaubehakahabụrụmmaịkwaosisi:mba agaghịebulimmaaghamegidembaọzọ,haagaghịkwa amụtaaghaọzọ.
4Mahagānọdu,nwokeọbulan'okpuruosisivine-yana n'okpuruosisifig-ya;ọdighikwaonyenēmekahamajijiji: n'ihinaọnuJehovankeusunilenkendi-aghaekwuwoya.
5N'ihinamadunilegējeghari,onyeọbulan'ahachi-ya, ayigējegharikwan'ahaJehova,búChineke-ayi,ruembe nileebighi-ebi.
6N'ubọchiahu,(ọbuihesin'ọnuJehovaputa), M'gāchikọtandi-nzuzu,ọbukwanwayiachupuruachupu kaM'gāchikọta,nanwayinkeM'wedaworon'ala;
7M'gēmekwaonyenēkwusiikekaọburundifọduru,me kwaonyeachupuruachupun'ebedianyakaọghọmbadi ike:Jehovagāchikwahan'ugwuZaionsiten'ubua,ọbuná ruembeebighi-ebi
8Magionwe-gi,ulo-elunkeìgwèewunaaturu,ebe ewusiriikenkeadankeZaion,kaọgābiakutegi,ọbuná ọchichimbu;ala-ezegābiarukwaadaJerusalem
9Maubuaginimereinētinkpu?ọdighiezedinimegi?ọ buonye-ndu-gialawon'iyì?N'ihinaihe-nbuewerewogi dikanwayiimeime
10Nweeihe-nbu,dikwaikeimunwa,giadaZaion,dika nwayiimeime:n'ihinaubuakaigēsin'obodopua,biri n'ọhia,ọbunárueBabilonkaigāla;n'ebeahukaagānaputa gi;N'ebeahukaJehovagābaputagin'akandi-iro-gi 11Maubuaọtutumbaezukọtawoimegidegi,ndināsi,Ka emeruya,kaanya-ayilekwasiZaion 12MahaamaghièchìchèYHWH,haamaghikwandumọdu-Ya:n'ihinaỌgāchikọtahadikaọkan'ebe-nzọcha-ọka 13Bilie,zọcha-kwa-ra,giadaZaion:n'ihinampi-gika M'nēmekaọghọígwè,mekwaukwu-giabuakaọghọọla: iwetipiaọtutundidiicheiche:M'gēmekwakaurù-hanye Jehova,naàkù-hanyeJehovankeuwanile
ISINKE5
1Maubuachikọtaonwe-gin'usu-ndi-agha,giadankeusu nilenkendi-agha:Ọnọchi-kwa-raayin'agha:hagēwere nkpa-n'akatibueonye-ikpeIsraelnaǹtì
2Magionwe-gi,BetlehemEfrata,ọbuezienaidintà n'etitiusunilenkennùndikomabuanaọguirinkeJuda, maọbunimegikaọgēsiputakutem,búonyegajeibu
onye-ndún'Israel;nkeọpupu-yasiterenambeochie,site nambeebighi-ebi.
3N'ihinkakaọgārarahanye,ruembenwanyiimenēme kaọmuputa:umu-nne-yafọdurugālaghachikutekwaumu Israel.
4Ọgēguzokwa,nātanrin'ikeYHWH,n'idi-ukunkeaha Jehova,búChineke-ya;hagānọkwa:n'ihinaubuakaỌ gādiukuruensọtunilenkeuwa.
5Nwokeagābukwaudo,mbeAsiriagābàn'ala-ayi:mbeọ gāzọkwaukwun'uloukunileayi,ayigēmekwakandiọzùzù-aturuasanandi-isiasatọbiliereimegideya
6HagēmekwakaalaAsiriagwusiasitenamma-agha,na alaNimrodnimenbata-ya:otúakaọgānaputaayin'aka Asiria,mbeọnābàn'ala-ayi,nambeọnāzọdan'ókè-ala-ayi 7MandiJekobfọdurugādin'etitiọtutundidiicheiche dikaigirigisiterenaJehova,dikamiri-ozuzonkedin'elu ahihia,nkenādighi-eguzon'irumadu,nēcherekwaumu madu
8MandiJekobfọdurugādin'etitimbanilen'etitiọtutundi diicheiche,dikaọdumn'etitianu-ọhiankeokéọhia,dika nwa-ọdumn'etitiìgwèewunaaturu:onye,ọburunaọ gabiga,nāzọda,nādọkasikwa,maọdighionyenānaputa ya
9Ọbu-aka-gigādielun'arundinākpabugi,agēbipukwa ndi-iro-ginile.
10Ọgērukwa,n'ubọchiahu,(ọbuihesin'ọnuJehova puta),naM'gēbipuinyinya-ginilen'etitigi,M'gēmekwa kaubọ-ala-ginilelan'iyì.
11M'gēbipukwaobodonilenkeala-gi,kwatueebe-ginile ewusiriike;
12M'gēbipukwan'ọbu-aka-gindi-nmebi;igaghi-enwe kwandi-ọmuma-afa:
13Ọzọ,arusi-ginileapiriapikaM'gēbipu,naarusi-anyaginilenkeguzoworon'etitigi;maigaghi-akpọisialaọzọ ọluaka-gi
14M'gānapukwaAshera-ginilen'etitigi:M'gēmekwaka obodo-ginilelan'iyì.
15MaM’gābọọbọn’iwenaọnuman’arumbanilenkeha nānughi
ISINKE6
1Biko,nurunuiheJehovasiri;Bilie,nāluọgùn'iruugwu, kaugwuntanilewenuolu-gi
2Nurunu,ugwu,nuruJehova,naununtọ-alanilenkeuwa: n'ihinaJehovanwereikpén'etitindi-Ya,Ọgēkpekwa Israelikpe
3Ndim,ginikam'meworogi?ọbukwaginikam'meworo kaikegwugi?gbaaakaebemegidem
4N'ihinaM'merekaisin'alaIjiptrigota,M'webaputagi n'ulondi-orù;M'wezigaMosesnaEronnaMiriamn'irugi
5Ndim,biko,chetaiheBelak,búezeMoab,baìzù,naihe BelamnwaBeoazarayasitenaShitimrueGilgal;kaunu wemaraeziomumeJehova
6Ginikam'gējibian'iruJehova,rubeisin'iruElohimNke kachasiihenileelu?ọbun'iruyakam'wereàjà-nsure-ọku, naumu-ehibaraotùarọbia?
7ỌgātọJehovautọn'anyannùebuluabuanaọguiri,maọbunnùmiri-iyimanuiri?ọbuọkparamkam'gēnyen'ihi njehiem,búnkpurunkearum,n'ihinmehienkenkpuruobim?
8Ogosiwogi,gimadu,ihedinma;maginikaJehova nāchọn'aka-gi,ma-ọbughiimeeziomume,naihuebere n'anya,naijiobi-ume-alasoroChineke-ginējeije?
9OluJehovanētikuobodo,maonye-amam-ihegāhuahagi:nurununkpa-n'akaahu,naonyedoworoya.
10Ọdiàkùnkenmebi-iwufọdurun'uloonyenēmebiiwu, naihe-ọtùtùdintakirinkebuihe-árú?
11M'gāguhadikandidiọchan'ihe-ọtùtùnēmebiiwu, werekwaakpaọtùtùaghughọ?
12N'ihinandi-ọgaranya-yajuputaran'ihe-ike,mandibi nimeyaekwuwookwu-ugha,ire-habukwaaghughọ n'ọnu-ha
13N'ihinkakaM'gēmekwakairiaọrian'itibugi,n'ime kaighọebetọbọrọn'efun'ihinmehie-ginile
14Igēriihe,maafọagaghi-ejugi;mantuda-gigādin'etiti gi;maigējide,maigaghi-anapụta;ọzọkwa,ihenkei nānaputakaM'gēnyenyen'akamma-agha
15Igāghankpuru,maigaghi-eweihe-ubi;igāzọchaosisi olive,maigaghi-etegimanu;namanya-vineutọ,mai gaghi-aṅumanya-vine
16N'ihinaedebewoukpuruỌmrinaomumenilenkeulo Ehab,ununējegharikwanandum-ọdunileha;kaM'weme gikaighọebetọbọrọn'efu,mekwandibinayakahaghọ ihe-ima-ọsọ:unugēbukwaita-utankendim
ISINKE7
1Ahuhudirim!n'ihinaadimkambehachikọtaworo nkpuru-ọghigha,dikankpuru-vinenkemanya-vine:ọdighi uyọkọdiicheicheiri:nkpurumbunātọnkpuru-obimutọ
2Onyeeziomumealawon'iyìn'uwa:Ọdighikwaonye ziriezin'etitimadu:hanilenēcheanwun'ihiọbara;ha nēwereubuchuta,nwokeọbulanwa-nne-ya
3Kahawewereakaabuameiheọjọike,onye-isināriọ, Onye-ikpenāriọkwaugwọ-ọlu;maonyeuku,ọnēkwuihe ọjọya:hawekechieya
4Nkekachasinman'etitihadikauke:Onyeziriezidinkọ kariogigeogwu:ubọchindi-nchenanleta-ginābia;ubua gādikwamgbagwojuanya-ha
5Unuatukwasilaeyì-giobi,tukwasi-kwa-laonye-ndú: Chebeọnu-uzọnilenkeọnu-gin'arunwanyinkedina n'obi-gi
6N'ihinanwa-nwokenēlelìnna-ya,nwa-nwayinēbili imegidenne-ya,nwunyenwaimegidennedi-ya;ndi-iro madubundikomulo-ya
7N'ihinkakam'gēlekwasiYHWH;Chinekenke nzọputamkam'gēchere:Chinekemgāzam
8Aṅulamọṅu,gionye-irom:mbem'daraada,m'gēbili; mbem'nānọdun'ọchichiri,Jehovagāburumìhè
9M'gābukwaiweJehova,n'ihinaemehiewommegideYa, ruembeỌgēkpeikpem,mekwamiheekperen'ikpe:Ọ gēmekam'putaban'ìhè,m'gāhukwaeziomume-Ya.
10Nwayiahunkebuonye-iromgāhukwaya,ihere gēkpuchikwayankenāsim,ÒleebeYHWH,búElohim-gi, nọ?anyamabuagāhuya:ubuakaagāzọdayadikaapiti amá
11N'ubọchiagēwumbidi-ginile,n'ubọchiahukaiwugādi n'ebedianya
12N’ubọchiahuọgābiakutekwagisiten’Asiria,sitekwa n’obodonileewusiriike,sitekwan’ebeewusiriikewerue osimiri,sitekwan’okéosimirirueokéosimiri,sitekwa n’ugwurueugwu
13Maalankagāghọebetọbọrọn’efun’ihindibinimeya, n’ihinkpurunkeomumenileha.
14Werenkpa-n'aka-Gizùandi-Gi,búìgwèewunaaturu nkeihe-nketa-Gi,ndinēbináníhan'okéọhia,n'etitiKamel: kahatanrinimeBeshannaGilead,dikan'ubọchinilenke mbeochie
15Dikaubọchimbeisirin'alaIjiptsiridikaM'gēmekaọ huihe-ebubediicheiche.
16Mbanilegāhu,ihereewemehan'ike-hanile:Ha gātukwasiaka-han'ọnu-ha,nti-hagāghọnti
17Hagārachaájádikaagwọ,sin'olùlùnilehapuadika ikpurunkeuwa:Jehova,búChineke-ayi,kahagātuegwu, tuegwuGi.
18ÒnyebuElohimdikaGi,Nkenābagharaajọomume, nāgabigakwanjehienkeihe-nketa-Yafọduru?Ọdighiedochiiwe-Yaruembeebighi-ebi,N'ihinaeberenātọya utọ
19Ọgālaghachikwa,nweobi-eberen'aruayi;ọgērudaajọ omume-ayi;maigātubànmehie-hanilen'imeomiminile nkeokéosimiri
20Igēme-kwa-raJekobezi-okwu,mekwaAbrahamebere, búnkeIṅurunna-ayi-hàiyisitenambeochie.