Eklisiastis
ISINKE1
1Okwuonye-nkpọkọta,nwaDevid,búezenimeJerusalem. 2Ihe-efunkeihe-efunile,kaOnye-nkpọkọtasiri,ihe-efu nkeihe-efu;iheniilebụiheefu
3Òleiheurùmadunimendọbu-yanilenkeọnādọbu n'okpuruanyanwu?
4Otùọbọnāgabiga,ọgbọọzọnābia:Mauwanādirumbe ebighi-ebi.
5Anyanwunāwakwa,anyanwunādakwa,mengwaba n'ọnọdu-ya,búebeọnāwa
6IfufenējeirunaNdida,nēchigharikwairun'Ugwu;ọ nābaburuburumbenile,ifufenēfeghachikwaọzọdika buruburu-yanilesidi
7Osimirinilenērùban'okéosimiri;maokéosimiriejughị afọ;rueebeosimirinēsibia,n'ebeahukahanālaghachi kwaọzọ
8Ihenilejuputaran'ọlu;maduapughiikwuya:afọadighiejuanyaihu-uzọ,afọadighi-ejukwantin'ọnunu
9Ihenkediworo,ọbuihegādi;maihenkeemeworobu iheagēme:ọdighikwaiheọhudin'okpuruanyanwu.
10Ọdiiheọbulankeanāsi,Le,nkabuọhu?ọbunambe ochie,nkedin'iruayi
11Ọdighiechetaihembunile;ọbụghịmaaga-enwe nchetankeihendịga-abịarandịga-esochiya
12Muonwem,búonye-nkpọkọta,buezeIsraelnime Jerusalem.
13M'wenyeobimichọnan'amam-ihechọputabayereihe nilenkeanēmen'okpuruelu-igwe:ndọbuajọrọnjọnke Chinekenyeworoumumadukaewereyameha.
14Ahuwomọlunilenkeanēmen'okpuruanyanwu;ma,lee, ihenilebụiheefunamkpasuiwenkemụọ.
15Ihebagọabagọ,apughiimekaoguzozie:ọzọ,ọdighi ihefọduruapughiiguya
16gg bàan’ebedi elu, nwetawomamam-ihekarikarindinilebu ndi burum uzọ na Jerusalem: aboda obimamam-ihenaọmuma
17M'wenyeobimimaamam-ihe,naimaiwi-aranaihenzuzu:m'wehunankabukwaikpasu-iwenkemọ.
18N'ihinan'ọtutuamam-ihekaọtutuiru-újúdi:Ọzọ,onye nātukwasiihe-ọmumanātukwasiihe-nwuta
ISINKE2
1M'wesin'obim,Jeubua,M'gānwagin'ọṅù,n'ihinkaka ọnātọgiutọ:ma,le,nkabukwaihe-efu
2M'kwuruokwubayereọchì,si,Ọnāwiara:M'wekwue okwubayereọṅù,Ginikaọnēme?
3N'obimkam'chọworoinyeOnwemnyemanya-vine,Ma M'wemekaobimmaraamam-ihe;naijidesiihe-nzuzu,rue mbem'gāhuihedinmadiriumumadu,nkehagēme n'okpuruelu-igweubọchinilenkendu-ha
4M'meremokéọlu;Muonwemwueremulo;Kuworom ubi-vine:
5M'meremubiabaraogigenaubi-ubi,kuakwaosisinke nkpurunileọbulanimeha
6M'wemeremọdọ-mirinilenkemiri,ijiwerehamirinkú nkenēmiputaosisimiri; 7 nwemndiorùamuru n’ulom;ọzọkwa,enweremihe-nnwetaririnnenkeiheuku naihentàkarindinilenọnaJerusalemburumuzọ; 8M'wechikọta-kwa-ramọla-ọchanaọla-edo,naàkù-àkù nkendi-ezenankealanileanāchiachi:ewetaramm ndikomndi-ọbù-abùnandinyomndi-ọbù-abù,naihenātọ umumaduutọ,dikaiheabùnaihenilediicheiche. 9Muonwemwediuku,bakwaubakarindinileburum uzọnaJerusalem:ọzọkwa,amam-ihemnādigiden'arum 10Maiheọbulaanyamabuanāchọ,edebeghmmha, Ebochighmkwaobimn'ọṅùọbula;n'ihinaobimnāṅuri n'ọlumnile:nkabukwaòkèmnimendọbumnile
11M'welegideanyan'ọlunilenkeakamluru,nandọbu nkem'dọburuonwe-yan'ọluime:ma,le,ihenilebuiheefunaichọ-nmankemọ,ọdighikwaurùdin'okpuru anyanwu.
12M'wecheghariaihuamam-ihe,naiwi-ara,naihe-nzuzu: n'ihinaginikanwokeahunkenēsoezen'azugēme?ọbuná iheemeworoubua.
13M'wehunaamam-ihekaririnzuzu,dikaìhèsikari ọchichiri.
14Anyaonyemaraihedin'isi-ya;maonye-nzuzu nējegharin'ọchichiri:ọzọkwa,Muonwemmaranaotùihe nādakwasihanile
15M'wesin'obim,Dikaọnēmeonye-nzuzu,otúakaọdi kwamuonwem;man'ìhiginikam'marakarikari?M'wesi n'obim,nankabukwaihe-efu
16N'ihinaọdighinchetadirionyemaraihekarionyenzuzuruembeebighi-ebi;n'ihinaiheubuadin'ubọchi ndiakaagāchezọihenile.Maginikaonyemaraihegānwu? dikaonyenzuzu
17N'ihinkakam'kpọworonduasì;n'ihinaọlunkeanālu n'okpuruanyanwudiarọn'anyam:n'ihinaihenilebuiheefunaichọ-nmankemọ.
18Ọzọ,anamakpọndọbumnileasìnkem'dọburun'okpuru anyanwu:n'ihinam'gārapuruyanyenwokeahunkegādi n'azum
19Maònyemaramaọgābuonyemaraihema-ọbuonyenzuzu?maọgāchindọbumnilenkem'dọburuonwemn'ọlu nimeya,nankem'meworokam'maraihen'okpuru anyanwuNkeabụkwaiheefu
20N'ihinkakam'jereimekaobimdaan'ọlubayerendọbu nilenkem'dọburun'okpuruanyanwu
21N'ihinaotùnwokedinkendọbu-yanādọbuonwe-ya n'ọlubun'amam-ihe,nan'ọmuma,nan'eziomume;ma onyenādọbughionwe-yan'ọlunimeyakaọgārapuruya nyeòkè-yaNkabukwaihe-efunaiheọjọuku
22N'ihinaginikamadunwerenimendọbu-yanile,na nimenkpasu-iwenkeobi-ya,nkeọdọburuonwe-yanime yan'okpuruanyanwu?
23N'ihinaubọchi-yanilebuihe-nbu,ime-yabukwairuújú;e,obi-yaadighi-ezuiken'abaliNkeabụkwaiheefu 24Ọdighiihedinmakarimadukaọrieihenaiṅuiheọṅuṅu,naimekankpuru-obi-yaṅuriaeziihen'ọlu-ya.Nka kam'hu-kwa-ra,naositeren'akaChineke
25N'ihinaònyepuruiriihe,ma-ọbuònyegābaọsọbayere yaọsọsọkarimuonwem?
26N'ihinaChinekenēnyemadunkedinman'iruYa amam-ihenaihe-ọmumanaọṅù:maọbuonye-nmehieka Ọnēnyeime,ichikọtanaikpokọtaihe,kaowenyeonyedi
nman'iruChinekeNkabukwaihe-efunankpasu-iwenke mọ-ha.
ISINKE3
1Iheọbulanwerembeakaraàkà,nambediriiheọbula emeren'okpuruelu-igwe:
2Ogeịmụnwa,naogeịnwụanwụ;ogeịkụihe,naoge ịdọpụiheakụrụn'ubi;
3mbeibumadu,nambeigwọọria;ogeịkụdaihe,naoge iwulielu;
4mbeikwa-ákwá,nambeichi-ọchi;ogeiruújú,naogeite egwú;
5mbeichupunkume,nambeichikọtankume;mbeimak, nambeiwezugaonwe-ya;
6mbeinwetaihe,nambeitufu;ogeidebe,naogeịtụfu;
7mbendọwa,nambeikwa-ọkà;ogeịgbachinkịtị,naoge ikwuokwu;
8mbeihu-n'anya,nambeikpọasì;mbeagha,nambeudo. 9Ùrùginikaonyenāluọlubayeren'iheọnādọbuonwe-ya n'ọlunimeya?
10Ahuwomndọbuahu,nkeChinekenyeworoumumadu kaewemehanimeya
11Omewoihenilekahamanmanambe-ya:Ọzọ,O tiyewoelu-uwadummadubin'obi-ha,Kaonyeọbulawe gharaichọputaọlunkeChinekenālusitenanmalitewerue ọgwugwuihenile
12Amawomnaọdighieziihedinimeha,ma-ọbughika maduṅuria,naimeeziihenandu-ya
13Nakwanaonyeọbụlaga-eriihemaṅụọiheọṅụṅụ,ma nụụtọiheọmankendọgbuyanile,ọbụonyinyenke Chineke
14AmawomnaiheọbulaChinekenēme,ọgādirumbe ebighi-ebi:ọdighiiheagātukwasiya,ọdighikwaiheọ bulaagēwepunimeya:Chinekenēmekwaya,kamaduwe tuaegwun'iruYa
15Ihenkediworoubua;naihenkega-abụabụworịị;ma Chinekenāchọihegaraaga
16ọzọkwa,ahurumn'okpuruanyanwuebeikpé,na nmebi-iwudin'ebeahu;naebeeziomume,naajọomume din'ebeahu
17M'wesin'obim,Chinekegēkpeonyeeziomumena onyenēmebiiwuikpe:n'ihinambedin'ebeahuimeiheọ bulaimenaimeọluọbula
18Mkwurun'obimbayereọnọdunkeumumadu,ka Chinekewemekahaputaìhè,kahawehunahaonwe-ha buanu-ọhia
19N'ihinaihenādakwasiumumadunādakwasianu-ọhia; ọbunáotùihenādakwasiha:dikaotùnimehanānwu,otúa kaotùanwusianwu;e,hanilenwereotuume;n'ihinaọ dighionye-isikarianu-ọhia:n'ihinaihenilebuihe-efu
20Hanilenālan'otùebe;hanilesiterenaájá,hanilewe ghọájáọzọ
21Ònyemaramọnkemadunkenārigoarigo,namọnke anu-ọhiankenāridan'ala?
22Yamereahụrụmnaọdighiihedinma,karikamadu ṅurian'ọlu-ya;n'ihinankeahubuòkè-ya:n'ihinaònye gēmeyakaọhuihegādimbeọgasiri?
ISINKE4
1M'welaghachi,hunmebunilenkeanēmen'okpuru anyanwu:ma,le,anya-mirinkendianēmebu,maha enweghionye-nkasi-obi;man'akukundinākpabuhakaike di;mahaenweghionye-nkasi-obi
2N'ihinkakam'kelerendinwuruanwunkenwuruanwu karindidindunkedindu.
3E,ọdinmakarihaabua,búndiakādighi,búndināhughi ọluọjọnkealuworon’okpuruanyanwu
4Ọzọkwa,m'gāhurundọbunile,naọlunilenkeezi omume,nan'ihinkakamadu-ibe-yanēkwosoekworoNka bukwaihe-efunankpasu-iwenkemọ-ha.
5Onye-nzuzunākọkọaka-yaabua,nērikwaanu-aru-ya 6Oriri-akankedinmadinma,Kariakaabuajuputara n'aru-ufunankpasu-iwenkemọ-ọmuma.
7M'welaghachi,huihe-efun'okpuruanyanwu
8Onwereotùnáníya,maọdighinke-abuadi;e,onweghi nwama-ọbunwa-nne:maọdighi-ọgwugwundọbu-yanile; ejughikwaanya-yan'àkù;Ọsighikwa,N'ihiònyeka m'nēdọbuonwe-yan'ọlu,nabapukwankpuru-obimihe n'eziihe?Nkabukwaihe-efu,e,imenke-ukukaọbu.
9Abụọdịmmakarịaotu;n'ihinahanwereeziugwọ-ọlu bayerendọbu-ha
10N'ihinaọburunahaada,otùonyegēbuliibe-ya:ma ahuhugādirionyenáníyambeọnāda;n'ihinaonweghi onyeọzọnēyereyaakaelu
11Ọzọ,ọburunamaduabuaedina,haewediọku:ma ònyegēsiaṅakpoọkunáníya?
12Maọburunaotùonyeemeriya,maduabuagēguzogide ya;Ụdọatọatụkọtaraọnụadịghịkwaagbajingwangwa. 13Nwa-obeyenanwa-nwokemaraihedinmakarieze ochienaonye-nzuzu,nkeanāgaghi-adikwanduọzọ
14N'ihinan'ulo-nkpọrọkaosiribiaibueze;ọzọkwa, onyeamurun'ala-eze-yanāghọobeye
15M'wehuiheniledindunkenējegharin'okpuru anyanwu,hananwanke-abuankegēbilin'ọnọduya.
16Ọdighi-ọgwugwundinilediicheiche,búndinilenọ n'iruha:Ọzọ,ndinābian'azuagaghi-aṅurinimeyaN'ezie nkabukwaihe-efunankpasu-iwenkemọ.
ISINKE5
1Debeukwu-gimbeinābàn'uloChineke,dikwanjikere igenti,kariichuàjàndi-nzuzu:n'ihinahaadighi-aghọtana hanēmeiheọjọ.
2Ewelaọnu-gingwangwa,kaobi-gigharakwangwa ngwaikwuokwun'iruChineke:n'ihinaChinekenọn'eluigwe,gionwe-gikwan'eluuwa:n'ihinkakaokwu-gidi ole-na-ole
3N'ihinanrọnābiasiten'iba-ubankeọlu-ahia;ọbukwa oluonye-nzuzukaejiworobaubankeokwumara.
4MbeinēkweChinekenkwa,alalaazun'ikwughachiya; n'ihinaihendi-nzuzuadighi-atọyautọ:Kwughachiihe nkeikweworo
5Ọdinmakaigharaikwenkwa,Karinaikweghinkwa, gharaikwughachi.
6Ekwelakaọnu-gimekaanu-aru-gimehie;ekwu-kwa-la n'irumọ-ozi,naọbuajọomume:n'ìhiginikaChineke gēweiwemegideolu-gi,mekaọluaka-gilan'iyì?
7N'ihinan'iba-ubanrọnaọtutuokwu,ọzọkwa,ihe-efudi icheichedi:MatuaegwuChineke
8Ọburunaihunmebunkeobeye,naimeihe-ikenke nēwezugaikpénaikpéziriezin'alaanāchiachi,ijulagi anyan'okwua:n'ihinaonyedielukarionyekachasiihe nileelunāhuru;ọdịkwaelukarịaha.
9Ọzọkwa,urùnkeuwadirimadunile:ezeonwe-yanēje ozin'ubi
10Onyenāhuọla-ọchan'anya,ọla-ọchaagaghi-ejuyaafọ; ma-ọbuonyenāhuiba-nban'anyan'anya:nkabukwaiheefu
11Mbeàkùnābauba,ndinēriyanābauba:maginikaọ dirindi-nwe-ya,ma-ọbughin'ilehaanyan'anya-ha?
12Ụraonyenāluọlunātọutọ,maọburunaonēriihentà ma-ọbuiheuku:Maiba-nbankeọgaranyaadighi-ekweya raura
13Iheọjọjọrọnjọdinkem'huworon'okpuruanyanwu,bú àkùnēdeberendi-nwe-yaimejọha.
14Maàkùahunālan'iyìsitenandọbuọjọ:ọwemuanwanwoke,maọdighiihedin'aka-ya
15Dikaosirin'afọnne-yaputa,baọtọkaọgālaghachiije dikaọsiribia,ọdighikwaiheọbulaogēweren'ọlu-ya nādọbuonwe-yan'ọlu,nkeọgēbupun'aka-ya
16Mankabukwaiheọjọjọrọnjọ,nan'iheniledikaosiri bia,otúakaọgāla:maùrùginibuonyenādọbuonwe-ya n'ọbunyeifufe?
17Ọbukwaubọchi-yanilekaọnēriihen'ọchichiri,Owe diọtutuihe-nwutanaọnuman'ọria-ya
18Le,iheahunkem'huworo:ọdinma,nāmakwanmaka madurieihenaiṅuihe-ọṅuṅu,nairieziihenimendọbu-ya nilenkeọnādọbun'okpuruanyanwuubọchinilenkenduya,nkeChinekenēnyeya:bụòkèya
19Ọzọ,nwokeọbulankeChinekenyeworoàkùnaàkù, nyekwayaikeirinimeya,nainaraòkè-ya,naiṅurin'ọluya;nkabuonyinyeChineke
20N'ihinaọgaghi-echetaubọchindu-yanke-uku;N'ihina ChinekenāzaYan'ọṅùnkeobi-Ya
ISINKE6
1Iheọjọdinkem'huworon'okpuruanyanwu,ọbukwaihe ririnnen'etitimadu:
2MadunkeChinekenyeworoàkùnaàkùnansọpuru,nke ọdighikwankpuru-obiọnāgughinkpuru-obi-yan'ihenile nkenātọyautọ,maChinekeenyeghiyaikeirinimeya,ma onyealaọzọnēriya:nkabuihe-efunaihe-efuọbuajọ ọria
3Ọburunanwokeamuaọguumu-ndikomise,dindu ọtutuarọ,kaubọchiarọ-yawebauba,afọejughikwa nkpuru-obi-yan'eziihe,ọzọkwa,ọdighiolìlìya;Mnaekwu,naịmụnwan'ogeadịghịmmakaya
4N'ihinaọbuihe-efukaonējibata,ọbukwan'ọchichiri kaonēje,Maaha-yakaagēkpuchin'ọchichiri
5Ọzọ,ọhughianyanwu,ọmaghikwaiheọbula:nka nwereizu-ikekariibe-ya
6Ọzọ,ọburunaọdindunnùarọabuanaọguiriubòabua, maọhughieziihe:ọbughin'otùebekaọhanilenāga?
7Ndọbunilenkemadunādọbuonwe-yan'ọludiriọnu-ya, maọchichiadighi-ejuafọ.
8N'ihinaginikaonyemaraihenwerekarionye-nzuzu? ginikaobeyenwere,nkemaraijegharin'irundidindu?
9Ọdinmakaọhùanyaabuadinmakariijegharinke ọchichọ:nkabukwaihe-efunankpasu-iwenkemọ
10Iheewe-kwa-raahaubuaubua,amawokwanaọbu madu:ọpughikwaibusoonyekayaikeokwuọgù.
11Ebeọbunaọtutuihedinkenēmekaihe-efubauba, ginikamadudikari?
12N'ihinaònyemaraihedirimadunmanandunka, ubọchinilenkenduefu-yankeọnējidikaonyinyo?n'ihi naònyegāgosimaduihegādimbeọgasirin'okpuru anyanwu?
ISINKE7
1Eziahadinmakarimanudiokéọnu-ahia;naụbọchị ọnwụkarịaụbọchịọmụmụ.
2Ọdinmaijen'uloiru-újú,kariijen'ulooriri:n'ihinanke ahubunsọtumadunile;maonyedindugētiyeyan'obi-ya 3Ihe-nwutadinmakariichì-ọchì:N'ihinaọbuiru-ujunke irukaanēmekaobidinma
4Obinkeonyemaraihedin'uloiru-újú;Maobindi-nzuzu din'uloọṅù.
5Ọdinmainuiba-nbankendimaraihe,Karimaduinu abùndi-nzuzu
6N'ihinadikanbawaogwun'okpuruite,otúakaichì-ọchì nkeonye-nzuzudi:nkabukwaihe-efu
7N'ezienmebunēmekaonyemaraihenāwiara;+ Onyinyena-emebikwaobi.
8Ngwugwuihedinmakarinmalite-ya:Ọzọ,dinmana mọ-yadinmakarimọ-npako
9Emelangwanamọ-giiweiwe:N'ihinaiwedin'obindinzuzu
10Asila,Ginimereubọchimbujidinmakarindia?n'ihi naibughin'amam-ihekainājubayerenka.
11Amam-ihedinman'ihe-nketa:Ọbukwayakaurùdi n'arundināhuanyanwu
12N'ihinaamam-ihebuihe-nbachi,egobukwaebe-nbabà: maima-nmanke-ukubunaamam-ihenēnyendinwereya ndu
13Tugharinuuchen'ọluChineke:n'ihinaònyepuruime kaiheguzozie,nkeOmeworokaọbagọ?
14N'ubọchiọdi-nma,ṅuriaọṅu,man'ubọchiiheọjọ, tukwasinuuche:Elohimdowokwaotùnancherita-iruibeya,kamaduwegharaichọputaiheọbulan'azuya
15IhenilekaM'huworon'ubọchiihe-efum:Onyeezi omumedinkenālan'iyìn'eziomume-ya,maonyenēmebi iwudinkenēmekandu-yadiogologon'ajọomume-ya
16Unuabụlaonyeeziomumen'ihiiheuku;eme-kwa-la onwe-gionyemaraihe:n'ìhiginikainēbibionwe-gi?
17Adịlaonyeajọomumenkeukwuu,abụkwaonyenzuzu: gịnịmereiga-ejinwụọtupuogegịeruo?
18Ọdinmanaigējidenka;e,ọzọkwa,eweghachilaakaginanka:n'ihinaonyenātuegwuChinekegēsinimeha nileputa
19Amam-ihenēmekaonyemaraihediikekarindi-dike irindinọn'obodo
20N'ihinaọdighionyeeziomumedin'uwa,nkenēmeezi ihe,maọdighi-emehie;
21Ọzọkwa,elezi-kwa-laanyan'okwunilenkeanēkwu;ka iwegharainuorù-ginākọchagi;
22N'ihinaọtutumbekaobi-gima-kwa-ranagionwe-gi akọchawondiọzọ
23Iheanilekam'jiworon'amam-ihenwawa:M'siri, M'gāmaihe;maọdịmanya
24Iheahunkedianyanke-ukudiomiminke-uku,ònye gāchọputaya?
25M'wetukwasiobimima,naichọ,naichọamam-ihe,na isiihediicheiche,naimaiheọjọnkeihe-nzuzu,búihenzuzunaiwi-ara;
26M'wehutaiheilukariọnwukarinwayiahu,nkeobi-ya buọnyànaubu,naaka-yaabuadikaudọ:onyeọbulanke diChinekeeziutọgābapun'aruya;maonye-nmehieka agēmeya
27Lee,nkeakam’chọtaworo,kaonyenkwusakwuru,naagụtaotuotu,kamweechọpụtaakụkọahụ:
28Nkenkpuru-obimnāchọ,mam'nāchọtaghi:otùnwoke n'etitinnùndikomabuanaọguirikam'chọtaworo;ma nwayin'etitindianilekam'chọtaghi
29Le,nánínkakam’chọworo,naChinekeemewoka maduzueokè;manahaachọpụtalaọtụtụihe emepụtapụtara
ISINKE8
1Ònyedikaonyemaraihe?ònyema-kwa-raakukọ-isiihe?
Amamihemadunēmekairu-yanwue,mankwuwa-okwu nkeiru-yagābanwe
2Muonwemnādugikaidebeokwu-ọnueze,nan'ihiiyi Chineke.
3Adịlangwangwaisin'ihuyapụọ:eguzolan'iheọjọọ; n'ihinaiheọbulankenātọYautọkaỌnēme
4Maebeokwuezedi,n'ebeahukaikedi:maònyegāsiya, Ginikainēme?
5Onyenēdebeiheenyeren'iwuagaghi-emetuiheọjọọ bula:Mambenaikpékaobionyemaraihenāmaputa.
6N'ihinaiheọbulanwereogenaikpé,n'ihinkanhujuanyankemadudiukun'aruya
7N'ihinaỌmaghiihegādi:n'ihinaònyepuruigosiya mbeọgādi?
8Ọdighionyeọbulankenwereiken'aruMọNsọijidemọ; onweghikwaiken'ubọchiọnwu:ọdighikwaorùrùdi n'aghaahu;ajọomumeagaghi-anaputakwandienyeworo ya
9Iheanilekam'huworo,wetukwasiobimn'ọluọbulanke anēmen'okpuruanyanwu:mbedinimembeotùonyenāchi ibe-yaimejọya
10M’wehundinēmebiiwukahanēlìri,ndinēsikwa n’ebensọje,ewechezọhan’obodoahuebehameworootú a:nkabukwaihe-efu
11N'ihinaemeghiihe-iriba-amamegideajọomumengwa ngwa,n'ihinkaobiumumadunēdozionwe-hanimeha imeiheọjọ.
12Ọburunaonye-nmehieemeeiheọjọọguubòise, ubọchi-yawedianya,maamawomnaọgādirindinātu egwuChinekenma,búndinātuegwun'iruYa; 13Maọgaghi-adirionyenēmebiiwunma,Ọgaghi-adi kwaogologoubọchi-yanile,nkedikaonyinyo;n'ihinaọ dighi-atuegwun'iruChineke
14Ihe-efudinkeanēmen'eluuwa;naenwerendịeziomume,ndịọna-adakwasịdịkaọrụndịajọọmmadụsiridị; ọzọ,enwerendinēmebiiwu,ndiọnādakwasidikaọlundi eziomumesidi:M'sirinankabukwaihe-efu
15M'wejaraobi-utọ,n'ihinaọdighiihedinmamadu nweren'okpuruanyanwu,kariiriihe,naiṅuihe-ọṅuṅu,na iṅuriọṅu:n'ihinankeahugānọyereyabayerendọbu-ya
ubọchinilenkendu-ya,nkeChinekenēnyeyan'okpuruya anyanwụ.
16MbeM'tiyereobimimaamam-ihe,naihuozinkeanālu n'eluuwa:(n'ihinaọdighikwaehihiema-ọbuabali nādighi-ejianya-yaabuahuura:)
17M'wehuomumenilenkeChineke,namaduapughi ichọputaọlunkealuworon'okpuruanyanwu:n'ihinaasina maduadọbuonwe-yan'ọluichọya,maọgaghi-achọtaya; eeọzọ;Ọburunaonyemaraihenēchèimaraya,maọ gaghi-achọtaya
ISINKE9
1N'ihinaiheanilekam'nātukwasin'obimọbunáigosiihe anile,nandieziomume,nandimaraihe,naọlu-ha,di n'akaChineke:ọdighionyeọbulamaraihu-n'anyama-ọbu ikpọ-asìsiten'iheniledin'iruha
2Ihenilenābiaruonyeọbulan'otù:otùihenādabàraonye eziomumenaonyenēmebiiwu;di-kwa-randieziomume nandidiọcha,di-kwa-raonyenādighiọcha;nyeonye nāchuàjà,di-kwa-raonyenādighi-achuàjà:dikaeziihesi di,otúakaonye-nmehiedi;naonyenāṅuiyi,dikaonye nātuegwuiyi
3Nkabuiheọjọn'etitiihenilenkeanēmen'okpuru anyanwu,naotùndabadin'arumadunile:ọzọkwa,obi umumadujuputaran'iheọjọ,iwi-aradikwan'obi-hambe hadindu,nambehanādindu,nambehagasirinahanaagakwurundịnwụrụanwụ.
4N'ihinaonyenāraparan'arundiniledindu,olile-anyadi: N'ihinankitadindudinmakariọdumnwuruanwu
5N'ihinandidindumaranahagānwu:mandinwuru anwuamaghiiheọbula,haenweghikwaugwọ-ọluọzọ; n'ihinaechezọwoihe-ncheta-ha
6Ọzọkwa,ihu-n'anya-ha,naikpọ-asì-ha,naekworo-ha, alawon'iyìubua;haenweghikwaòkèọzọruembeebighiebin'iheọbulankeemeworon'okpuruanyanwu
7Je,wereọṅùrienri-gi,werekwaobi-utọṅumanya-vinegi;n'ihinaọlu-GinilenātọChinekeutọ
8Kauwe-ginilediọchambenile;kamanu-otiteghara kwakọrọisi-gi.
9Wereọṅùdinanwunyenkeihurun'anyaubọchinilenke ndunkeihe-efu-gi,nkeOnyeworogin'okpuruanyanwu, ubọchinilenkeihe-efu-gi:n'ihinankeahubuòkè-gina ndunka,nanimendọbu-ginkeinādọbuonwe-gin'ọlunke gionwe-gina-eweren'okpuruanyanwụ 10Iheọbulaaka-gichọtaraime,wereidi-uku-gimeya; n'ihinaọdighiọlu,ma-ọbuèchìchè,ma-ọbuihe-ọmuma, ma-ọbuamam-ihe,din'ílì,ebeināga.
11M'welaghachiri,hun'okpuruanyanwu,naọbughionye nābaọsọkaọba-ọsọdi,ọbughikwandidiikekaaghadiri, ọbughikwandimaraihekanridiri,ọbughikwaàkùdiri ndi-nghọta,ọbughikwaamaradirindi-nghọta;maogena oherenādakwasihanile
12N'ihinamaduamaghimbe-ya:Dikaazùnkeeburuubu ọjọ,nadikaanu-ufenkeejideren'ọnyà;otúakaanānaji umumaduọnyàn'ubọchiọjọ,mbeọnādakwasihana mberede.
13Ọbukwaamam-ihekam’huworon’okpuruanyanwu,o wediukun’anyam;
14Otùobododikwa,nandikomole-na-olenimeya;eze ukuwebiaimegideya,nọchigideyan'agha,wueebenbabàukuimegideya
15Maahurunimeyaotùobeyenkemaraihe,owewere amam-ihe-yanaputaobodoahu;maọdighionyeọbula chetaraotùobeyeahu
16M'wesi,Amam-ihedinmakariidi-ike:maamam-ihe nkeobeyekaanēledaanya,anānukwaokwu-yanile.
17Anānuokwunilenkendimaraihen'udokariiti-nkpu nkeonyenāchiachin'etitindi-nzuzu
18Amam-ihedinmakariihe-agha:Maotùonye-nmehie nēbibiọtutueziihe
ISINKE10
1Ijijinwuruanwunēmekamanu-otitenkeonye-nchu-àjà zisaísìutọ:Otúakauche-nzuzunke-ntànēmeonye anākpọamam-ihenansọpuru
2Obionyemaraihedin'aka-nri-ya;Maobionye-nzuzudi n'aka-ekpe-ya
3Ọzọkwa,mbeonye-nzuzunējeijen'uzọ,amam-ihe-ya nādapuya,maọnāsionyeọbulanayabuonye-nzuzu.
4Ọburunamọnkeonye-isiebiliimegidegi,ahapụla ọnọdu-gi;n'ihinairu-ujunēmekaajọnmehiediuku
5Iheọjọdinkem'huworon'okpuruanyanwu,dikanjehie nkesin'akaonyenāchiachiaputa;
6Edowouche-nzuzun'ebediukudiicheiche,Ma ọgaranyanānọdualan'ebediala.
7Ahuwomndi-orùkahanọkwasiworon'inyinya,nandi-isi nējegharidikandi-orùn'eluuwa
8Onyenēgwuolùlùgādabànimeya;maonyenākwaji ogige,agwọgātaya
9Onyenēbupunkume,agējiyamebieya;ọzọkwa,onye nāwaputaosisi,agējiyagwuya.
10Ọburunaígwèemeukpọ-uku,maọdighi-asuọnu-ọnuya,ọgētiyekwaikekari:maamam-ihebaraurùiduzi
11N'ezieagwọgātaọba-árú;naonyena-ekwuokwu adịghịmma
12Okwunilenkeọnuonyemaraihediamara;Ma ebubere-ọnuonye-nzuzugēlodaonwe-ya.
13Nmaliteokwunilenkeọnu-yabuihe-nzuzu:Ngwugwu okwu-yabukwaiwi-araọjọ
14Ọzọkwa,onye-nzuzujuputaran'okwu-ọnu:madu apughiigosiihegādi;ginigādikwambeọgasiri,ònye gāgosiya?
15Ndọbunkendi-nzuzunādọbuonwe-yan'ọlunēmeka ikegwuonyeọbulan'etitiha,n'ihinaọmaghiijen'obodo
16Ahuhugādirigi,ala,mbeeze-gibunwata,mbendi-isiginērikwaihen'ututu!
17Ngọzinādirigi,ala,mbeeze-gibunwandiamaraahaha,mbendi-isi-ginēriihenambe-ya,n'ihiume,ọbughi kwan'ihiiṅubiga-ókè-anya;
18N'ihiọtutuume-ngwukauloahunēreure;sitekwa n'ọbu-akanilekaulonērùdanimeya
19Ọchìkaanēmeoriri,manya-vinenēmekwakaọṅuria: Maegonāzaihenile
20Akọchalaeze,ọbughin'uche-gi;akọcha-kwa-la ọgaranyan'ime-ulo-ndina-gi:n'ihinaanu-ufenkeelu-igwe gēbuolu,ihenkenwerenkùgēgosikwaokwuahu
ISINKE11
1Tukwasinri-gin'elumiri:n'ihinaigāchọtayambeọtutu ubọchigasiri
2Nyekwaasaòkè,nyekwaasatọ;n'ihinaimaghiiheọjọ gādin'eluuwa.
3Ọburunaigwe-ojijuputaran'okémiri-ozuzo,hanāwusa onwe-han'eluuwa:maọburunaosisiadan'akukuNdida ma-ọbun'akukuUgwu,n'ebeosisiahunāda,n'ebeahukaọ gādi
4Onyenēlekwasiifufeanyaagaghi-aghankpuru;Ọzọ, onyenēlekwasiigwe-ojianyaagaghi-eweihe-ubi.
5DikaināmataghiihebuuzọMọNsọ,ma-ọbuotú ọkpukpusiesieton'afọnkenwanyidiime:ọbunáotúai maghiọlunilenkeChineke,Onyenēmeihenile
6Ghankpuru-gin'ututu,maebochi-kwa-laaka-gin'anyasi: n'ihinaiimaghimaọburunaọgāgaranke-ọma,mankea ma-ọbunkeahu,ma-ọbunahaabuagādinman'otù
7N'ezieìhènātọutọ,Ọbukwaihenātọutọkaanyaabua nāhuanyanwu:
8Maọburunamadudinduọtutuarọ,weṅurianimeha nile;mayachetaubọchinilenkeọchichiri;n'ihinahagādi ọtutu.Iheniilenkena-abịabụiheefu.
9Ṅuriaọṅu,ginwa-okorọbia,nambeidinanwata;ka obi-gimekwagiutọn'ubọchi-ginanwata,jekwaijen'uzọ nilenkeobi-ginan'iruanya-gi:magimaranan'ihiihe ndianilekaChinekegēmekaiban'ikpé
10N'ihinkawezugaihe-nbun'obi-gi,wezugakwaiheọjọ n'anu-aru-gi:n'ihinanwatananwatabuihe-efu.
ISINKE12
1Maubuachetaonyekèworogin'ubọchi-ginanwata, mbeubọchiiheọjọnābiaghi,mbearọnābiarukwanso, mbeigāsi,Haatọghmutọ;
2Mbeanyanwu,ma-ọbuìhè,ma-ọbuọnwa,ma-ọbu kpakpando,nāgaghi-agbaọchichiri,ma-ọbuígwéojii nālaghachikwambemiri-ozuzogasiri;
3N'ubọchimbendi-ncheulogāmajijiji,mbendi-dike gāhukwan'ala,mbendi-egweọkakwusikwan'ihinahadi ole-na-ole,Ọzọ,mbendinēleanyanawindowgāba ọchichiri;
4Agēmechikwaọnu-uzọn'amá,mbeoluigwe-ridiala,ọ gēbilikwan'olunnunu,agēmekwakaumu-ndinyomnile nkeabùdiala;
5Ọzọkwa,mbehanātuegwuihedielu,okéegwugādi kwan'uzọ,osisialmondgāwakwaukoko,iguta-ukugābu kwaibuarọ,agugādakwaala:n'ihinamadunālan'ulo-ya dianya,welan'ebeahundinēruújúnējegharin'èzí:
6Ma-ọbumbeọbulaagātọpueririọla-ọcha,ma-ọbu abajiwoọkwa-nwusaọla-edo,ma-ọbuiteiten'isi-iyiahu, ma-ọbumbeagātijiwheelahun'eluolùlù.
7Mbeahuájágālaghachin'aladikaọdi:Mọ gālaghachikutekwaElohimNkenyereya
8Ihe-efunkeihe-efu,kaonye-nkwusasiri;iheniilebụihe efu.
9Maọzọkwa,n’ihinaonyenkwusaahụmaaraihe,ọka nọkwana-akụzirindịmmadụiheọmụma;e,ọṅantinkeọma,wechọputa,dokwaọtutuilun'usoro
10Onye-nkpọsawechọichọputaokwunilenātọutọ:Ma iheedeworon'akwukwọnsọziriezi,búokwuezi-okwu.
11Okwunilenkendimaraihedikandundudu,nadika ǹtúakpọchirinkendi-nwenzukọ,nkeanēnyen’akaotù onye-ọzùzù-aturu.
12Ọzọkwa,sitenandia,nwam,dua:imeọtutuakwukwọ enweghiọgwugwu;ọtutuọmụmụihebukwaike-ọgwugwu nkeanu-aru
13Kaayinurunkwubiokwuanile:tuaegwuChineke, debekwaihenileỌnyeren'iwu:n'ihinankabuọlumadu nile
14N'ihinaChinekegēmekaọluọbulaban'ikpé,yanaihe nzuzoọbula,maọbueziihema-ọbuiheọjọ.